Lyrics MC udechukwu – Ihe Oma

MC udechukwu – Ihe Oma

Ihe Oma by MC udechukwu

Ihe Oma MUSIC by : Download this brand new amazing single + the Lyrics of the song along with the official music video performance titled Ihe Oma mp3 by a renowned & anointed Christian artist

This song Ihe Oma which is translated to *Good Things* in English is a song of thanksgiving to God, the song was received and writing by the inspiration of the holy ghost after God saved my from an accident that almost claim my life.

Stay blessed as you stream and Enjoy this amazing mp3 audio single for free

DOWNLOAD HERE

MC udechukwu Ihe Oma Lyrics
[Chorus]
iHE OMA nk’imerem onum apughi ikocha ya aruike ijiri gozienum onum apughi ikocha ya×2

[Verse 1]
onum apughi ikocha ya×2 agam akone hala idimma gi na ndum ,etuisi chebem chineke onyeoma n’odimezimma,o chukwu nara ekene otito×3 onum apughi ikocha ya ,okosisi nechendum ekene kamu jiri bia o chukwu ekene Juru onum

[Chorus]
iHE OMA nk’imerem onum apughi ikocha ya aruike ijiri gozienum onum apughi ikocha ya×2

[Verse 2]
onum Juru nekene ×2 obim ganeto gi o,arum nile ganeto gi o,ihe nile okereke gbakotanu onu kanyi nyeya ekene na si agam ebulu hallelujah ebulu para hallelujah apara ,bulu hallelujah×2 bugaraya chineke iheahu omerem onum apughi ikocha ya thanks sir ya mere ihe oma nk’imerem o

[Chorus]
iHE OMA nk’imerem onum apughi ikocha ya aruike ijiri gozienum onum apughi ikocha ya×2

[Verse 3]
from January to December you never fail you never change you remain the same from edges to edge inaghi agbanwe Mori,inekpuchi anyi karia Ka okuko si ekpuchi umu ya ,anyi nejeje isoanyi eje,anyi n’anana iso anyi ana ikwegi Ka ihe one weme anyi eze ribenu ekene ,oh you’re my great physician okwa gi gworo oria chukwu gwo ihe kpatara ya
Ya mere

[Chorus]
iHE OMA nk’imerem onum apughi ikocha ya aruike ijiri gozienum onum apughi ikocha ya×2

Connect with artist on
Facebook:MC udechukwu
Instagram: officialmcudechukwu
Twitter: officalmcudechukwu
08168809824/09074808444

Leave a Reply