Home Lyrics Enyichukwu Offia – Mmeri (Victory)

Enyichukwu Offia – Mmeri (Victory)

Mmeri (Victory) SONG by

MMERI (Victory) by Enyichukwu Offia

Nigerian Renowned Gospel artist release a new song which is titled “Mmeri”

This song was sang in igbo language and it means VICTORY In English translation.

Download, Enjoy and Share This Amazing Mp3 Audio Song For Free & Stay blessed as you do so

DOWNLOAD HERE

Enyichukwu Offia Mmeri Lyrics:
[Verse]
Odighi Onye ozo m nwere nuwa
Ma obughi okaka
Nke Nwuru onwu nihi mo
Ike ochichiri ebiwo na ndu m
Site na obara nke ikwafuru ne lu obe

[Chorus]
Anyi emeri w’Ike onwu
Anyi n’enwe ndu di ohuru
Site na amara nke Jisos
nyere anyi o

Anyi emeri w’Ike onwu
Anyi n’enwe ndu di ohuru
Site na amara nke Jisos
bar’Uba

[Verse 2]
Nani gi bu Olile Anya m nuwa
Ndi kwere na Jisos, genwe ndu ebigebi
Odighi Ike ga dupum nakagi
Nihi n’ib’okaka Eze nke ebighebi

Anyi emeri w’ike onwu
Anyi n’enwe ndu di ohuru
Site na amara nke Jisos
nyere anyi o

Anyi emeri w’ike onwu
Anyi n’enwe ndu di ohuru
Site na amara nke Jisos
bar’uba

Site na amara nke Jisos nyere anyi o oo
Site na amara nke Jisos nyere anyi o oo

Enyichukwu Offia is a Nigerian multi-talented Gospel artist, songwriter instrumentalist, a Philosopher and a Missionary with The Navigators Nigeria, he started his music career at his family church, The Eternal Sacred Order of Cherubim and Seraphim, Mount of Glory Gospel Band Cocker Lagos where he rose to the position of an Assistant Music Director.

  • Connect with Enyichukwu:
  • Facebook: Enyichukwu Offia
  • Twitter: Enyichukwu Offia
  • Instagram: Enyichukwu_offia
  • Whatsapp: 08034161282

Leave a Reply